2 Samuel 7:20 BIU

[20] “Ma gịnị ọzọ ka Devid ga-agwa gị? O, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ. Nʼihi na ị maara ohu gị nke ọma.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.