2 Samuel 6:8 BIU

[8] Mgbe ahụ, iwe were Devid, nʼihi ọnụma ONYENWE ANYỊ dakwasịrị Ụza. Ruo taa, a na-akpọ ebe ahụ Perez Ụza.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.