2 Samuel 6:5 BIU

[5] Devid na ndị Izrel weere ike ha niile na-aṅụ ọṅụ nʼihu ONYENWE ANYỊ. Ha ji abụ, ụbọ akwara, opi, une na ogene na ihe egwu dị iche iche, dịka ịgba na ekwe na-eti egwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.