2 Samuel 6:2 BIU

[2] Ya na ndị ikom ya niile gara Baala nʼime Juda, isi nʼebe ahụ bugota igbe ọgbụgba ndụ Chineke, nke akpọkwasịrị Aha ya, bụ aha ONYENWE ANYỊ. Onye pụrụ ime ihe niile, onye na-anọkwasị nʼetiti cherubim.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.