2 Samuel 6:16 BIU

[16] Mgbe ha bu igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ na-abata nʼobodo Devid, Mikal, nwa Sọl lepụrụ anya site na oghereikuku ụlọ. Mgbe ọ hụrụ eze Devid ka ọ na-awụli elu na-etekwa egwu nʼihu ONYENWE ANYỊ, o ledara ya anya nʼime obi ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.