2 Samuel 3:39 BIU

[39] Ọ bụ ezie na m bụ onye ONYENWE ANYỊ tere mmanụ ịbụ eze, ma o nweghị ihe m pụrụ ime ụmụ ndị ikom Zeruaya ndị a, nʼihi na ha dị ike karịa m. Ka ONYENWE ANYỊ kwụghachi onye ọjọọ ihe ọjọọ ọ mere.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.