2 Samuel 2:1 BIU

[1] Dịka oge na-aga, Devid jụrụ ONYENWE ANYỊ ase sị, “M ga-ebili gbagoo nʼotu obodo dị na Juda?” ONYENWE ANYỊ sịrị, “Gbagoo.” Devid jụkwara, “Olee ebe m ga-agbago?” ONYENWE ANYỊ zara, “Hebrọn.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.