2 Samuel 24:16 BIU

[16] Mgbe mmụọ ozi ahụ setịpụrụ aka ya ibibi Jerusalem, o wutere ONYENWE ANYỊ nʼihi oke mbibi ahụ. Ọ sịrị mmụọ ozi ahụ nke na-eweta nhụju anya nye ndị mmadụ, “O zuola. Seghachi aka gị.” Mgbe ahụ, mmụọ ozi ONYENWE ANYỊ nọ nʼebe ịzọcha ọka Arauna onye Jebus.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.