2 Samuel 24:10 BIU

[10] Ma obi Devid bidoro ịta ya ụta mgbe ọ gụchara ndị ikom na-alụ agha ọnụ. Ọ sịrị ONYENWE ANYỊ, “Emehiela m nke ukwuu nʼihi ihe m mere. Ma ugbu a, ONYENWE ANYỊ biko, arịọ m gị, wezuga ikpe ọmụma nke dịịrị ohu gị; nʼihi na emeela m ihe nzuzu dị ukwuu.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.