2 Samuel 1:12 BIU

[12] Ha ruru ụjụ. Kwaa akwa. Bukwaa ọnụ ruo oge anyasị nʼihi Sọl na Jonatan nwa ya nwoke, na nʼihi ndị agha ONYENWE ANYỊ na ụlọ Izrel. Nʼihi na ha dara site na mma agha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.