2 Samuel 16:18 BIU

[18] Hushaị zara Absalọm sị, “Mba! Onye ahụ ONYENWE ANYỊ na ọha mmadụ na ndị Izrel niile họpụtara, nke onye ahụ ka m ga-abụ. Ọ bụkwa onye ahụ ka m ga-adịnyere.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.