2 Samuel 15:25 BIU

[25] Mgbe ahụ, eze sịrị Zadọk, “Bughachi igbe Chineke a nʼime obodo. Ọ bụrụ na m ahụta amara nʼanya ONYENWE ANYỊ, ọ ga-akpọghachi m mee ka m hụ ya, na ebe obibi ya anya ọzọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.