2 Samuel 14:11 BIU

[11] Mgbe ahụ ọ zara, “Biko, ka eze kpọkuo aha ONYENWE ANYỊ Chineke ya ka ọ kwụsị onye na-agwa ọchụ, ka ọ ghara igbu onye ọzọ, ka a gharakwa ịla nwa m nwoke nʼiyi.” Ọ sịrị, “Dịka ONYENWE ANYỊ na-adị ndụ, otu agịrị isi agaghị esi nʼisi nwa gị dapụ nʼala.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.