2 Samuel 12:13 BIU

[13] Mgbe ahụ, Devid sịrị Netan, “Emehiela m megide ONYENWE ANYỊ.” Netan zara sị ya, “ONYENWE ANYỊ nʼonwe ya agbagharakwala gị mmehie gị, ị gaghị anwụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.