2 Ihe e mere 9:11 BIU

[11] Eze ji osisi algụm ndị ahụ mee nkwasa nrigo nʼụlọnsọ ONYENWE ANYỊ, na nke ụlọeze. O jikwa ya meere ndị na-abụ abụ ụbọ akwara na une. O nwebeghị oge ọzọ e nwere ụdị ngwa egwu e ji osisi ọma dị otu a kwaa nʼala Juda niile.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.