2 Ihe e mere 36:23 BIU

[23] “Otu a ka Sairọs, eze Peshịa kwuru: “ ‘ONYENWE ANYỊ, Chineke nke eluigwe, e nyela m alaeze niile nke dị nʼụwa. O nyekwala m ọrụ iwuru ya ụlọnsọ na Jerusalem, nke dị na Juda. Ya mere, onye ya ọbụla nʼetiti ndị ya nwere ike ịga, ka ONYENWE ANYỊ Chineke ha nọnyekwara ha.’ ”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.