2 Ihe e mere 34:33 BIU

[33] Josaya sitere nʼala niile bụ nke ndị Izrel wezuga ihe arụ niile bụ arụsị, o mere ndị niile nọ nʼIzrel nʼoge ahụ ka ha fee ONYENWE ANYỊ bụ Chineke ha. Nʼụbọchị ndụ ya niile, ha esiteghị nʼiso ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke nke nna nna wezuga onwe ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.