2 Ihe e mere 34:21 BIU

[21] “Gaanụ jụta ONYENWE ANYỊ ase, nʼisi m na nʼisi ndị fọdụrụ nʼIzrel na Juda, banyere ihe niile e dere nʼakwụkwọ a bụ nke achọtara. Nʼihi na ọnụma ONYENWE ANYỊ dị ukwuu bụ nke a wụkwasịrị anyị, nʼihi na ndị bu anyị ụzọ edebeghị okwu nke ONYENWE ANYỊ, ha agbasoghị ihe niile e dere nʼime akwụkwọ a banyere anyị.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.