2 Ihe e mere 33:16 BIU

[16] Emesịa, o wugharịrị ebe ịchụ aja ONYENWE ANYỊ dị nʼụlọnsọ ukwu Chineke, chụọ aja udo na aja ekele nʼelu ya. O nyekwara ndị Juda niile iwu sị ha fee ONYENWE ANYỊ Chineke nke Izrel ofufe.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.