2 Ihe e mere 31:10 BIU

[10] Azaraya, onyeisi nchụaja, onye sitere nʼikwu Zadọk zara sị ya; “Lee, kemgbe ndị mmadụ malitere iwebata onyinye ha nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ o nwebeghị ihe kọrọ anyị. Nʼezie, anyị nwere karịa, nʼihi na ONYENWE ANYỊ agọziela ndị ya. Leekwa ihe dị ukwuu ka fọdụrụ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.