2 Ihe e mere 30:8 BIU

[8] Unu abụla ndị isiike dịka ha, kama werenụ onwe unu nye ONYENWE ANYỊ. Bịakwanụ nʼụlọnsọ ya nke o doro nsọ ruo ebighị ebi. Fee ONYENWE ANYỊ Chineke unu ofufe, ime ka iwe ya jụrụ nʼebe unu nọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.