2 Ihe e mere 29:6 BIU

[6] Nʼihi na nna anyị ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi; ha mere ihe jọrọ njọ nʼanya ONYENWE ANYỊ bụ Chineke anyị, hapụ ya. Ha wepụrụ ihu ha site nʼebe obibi ONYENWE ANYỊ, gbakụtakwa ya azụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.