2 Ihe e mere 29:31 BIU

[31] Emesịa, Hezekaya sịrị, “Ugbu a unu edoola onwe unu nsọ nye ONYENWE ANYỊ, bịanụ nso, webatanụ aja na onyinye ekele nʼime ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ.” Ya mere, nzukọ ahụ niile wetaara aja na onyinye ekele ha, ndị niile nwere mkpebi nʼobi ha wetara aja nsure ọkụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.