2 Ihe e mere 29:16 BIU

[16] Ndị nchụaja banyere nʼime ebe nsọ ahụ ido ya nsọ. Ihe niile na-adịghị ọcha ha hụrụ nʼime ya ka ha wepụtasịrị nʼogige ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ ahụ. Ndị Livayị buuru ha gaa bufuo na Ndagwurugwu Kidrọn.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.