2 Ihe e mere 28:25 BIU

[25] Nʼobodo niile ọbụla na Juda, o wuru ebe dị elu maka ịchụ aja dị iche iche nye chi ndị ọzọ, si otu a kpasuo ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke nna nna ya ha iwe.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.