2 Ihe e mere 27:2 BIU

[2] O mere ihe ziri ezi nʼanya ONYENWE ANYỊ dịka nna ya Ụzaya mere, ma o meghị dịka nna ya, ọ banyeghị nʼime ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ. Ma ndị mmadụ gara nʼihu na-eme omume ha rụrụ arụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.