2 Ihe e mere 24:9 BIU

[9] A kpọsara ya na Juda na Jerusalem niile sị ka ha wetara ONYENWE ANYỊ ụtụ nke Mosis ohu Chineke kwagidere ụmụ Izrel nʼọzara na ha ga na-atụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.