2 Ihe e mere 24:24 BIU

[24] Nʼagbanyeghị na ndị Aram kpọọ naanị ndị ikom ole na ole bịa, ONYENWE ANYỊ raara igwe ndị agha dị ukwuu ranye ha nʼaka. Nʼihi na Juda gbakụtara ONYENWE ANYỊ azụ, bụ Chineke nke nna nna ha, e mezuru ihe niile e kpere nʼikpe nʼahụ Joash.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.