2 Ihe e mere 24:20 BIU

[20] Mgbe ahụ, Mmụọ nke Chineke bịakwasịrị Zekaraya nwa Jehoiada onye nchụaja. O guzoro nʼihu ọha na eze gwa ha okwu sị; “Otu a ka Chineke sịrị, ‘Gịnị mere unu ji enupu isi nʼiwu ONYENWE ANYỊ? Ihe agaghị agara unu nke ọma. Unu agbakụtala ONYENWE ANYỊ azụ, ugbu a, ya onwe ya agbakụtakwala unu azụ.’ ”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.