2 Ihe e mere 23:6 BIU

[6] Ọ dịghị onye ọbụla ga-abata nʼụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYỊ karịa naanị ndị nchụaja na ndị Livayị ndị nọ ọrụ, ha ga-abata nʼihi ha bụ ndị edoro nsọ, ma ndị ọzọ niile ga-edebe iwu ONYENWE ANYỊ, ghara ịbata.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.