2 Ihe e mere 23:18 BIU

[18] Mgbe ahụ, Jehoiada nyefere nlekọta nke ụlọnsọ ukwuu ONYENWE ANYỊ nʼaka ndị nchụaja bụ ndị Livayị, bụ ndị Devid nyere ọrụ ịchụ aja nsure ọkụ nke ONYENWE ANYỊ nʼime ụlọnsọ, dịka e dere ya nʼiwu Mosis, nʼiji ọṅụ na ịbụ abụ dịka Devid nyere nʼiwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.