2 Ihe e mere 21:7 BIU

[7] Ma nʼagbanyeghị nke a, ONYENWE ANYỊ achọghị ibibi ụlọ Devid, nʼihi ọgbụgba ndụ ahụ ONYENWE ANYỊ na Devid nwere. Nʼihi na o kwere ya nkwa ime ka oriọna dịịrị ya na ụmụ ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.