2 Ihe e mere 15:11 BIU

[11] Nʼoge ahụ, ha ji narị ehi asaa na puku atụrụ na ewu asaa, chụọrọ ONYENWE ANYỊ aja nʼụbọchị ahụ. Anụmanụ ndị a so nʼihe ha kwatara nʼagha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.