2 Ihe e mere 14:14 BIU

[14] Ha bibiri obodo niile gbara Gera gburugburu, nʼihi na egwu ONYENWE ANYỊ dakwasịrị obodo ndị ahụ niile. Ndị Juda bukọọrọ ọtụtụ ihe nkwata nʼihi na ọtụtụ ihe dị nʼobodo ndị ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.