2 Ihe e mere 13:12 BIU

[12] Chineke nọnyeere anyị. Ọ bụkwa onyendu anyị. Ndị nchụaja ya ga-eji ịfụ opi ike tie mkpu agha megide unu. Unu ndị Izrel, unu alụsokwala ONYENWE ANYỊ bụ Chineke nna unu ha ọgụ nʼihi na mmeri agaghị abụ nke unu!”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.