2 Ihe e mere 12:7 BIU

[7] Mgbe ONYENWE ANYỊ hụrụ otu ha si weda onwe ha nʼala, okwu ONYENWE ANYỊ bịakwutere Shemaya, sị, “Ebe ọ bụ na ha ewedala onwe ha nʼala, agakwaghị m ebibi ha kama aga m eme ka ha nwe nzọpụta ngwangwa. Agakwaghị m eji Shishak gosi Jerusalem oke iwe m.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.