2 Ihe e mere 11:4 BIU

[4] Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwuru, ‘Unu agakwala gaa buso ndị Izrel ibe unu agha. Laghachinụ, nwoke ọbụla nʼụlọ ya, nʼihi na ọ bụ m na-eme ihe ndị a.’ ” Ya mere, ha rubere isi nʼokwu niile nke ONYENWE ANYỊ. Ha tụgharịrị laghachi azụ nʼịga megide Jeroboam.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.