1 Samuel 7:6 BIU

[6] Mgbe ha niile zukọrọ nʼebe ahụ, ha kuuru mmiri wụpụ ya nʼala nʼihu ONYENWE ANYỊ. Nʼụbọchị ahụ kwa, ha buru ọnụ, kwupụta mmehie sị, “Anyị emehiela megide ONYENWE ANYỊ.” Ọ bụ na Mizpa ka Samuel malitere ikpe ụmụ Izrel ikpe.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.