1 Samuel 7:1 BIU

[1] Ya mere, ndị ikom Kiriat Jearim bịara buru igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ bubata ya nʼụlọ Abinadab nke dị nʼelu ugwu. Ha doro Elieza, ọkpara Abinadab nsọ, ka ọ bụrụ onye na-elekọta igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.