1 Samuel 6:17 BIU

[17] Onyinye etuto ọlaedo ise a kpụrụ akpụ nke ha nyere ONYENWE ANYỊ dị ka aja ikpe ọmụma nʼihi ihe mere ha bụ maka obodo ndị Filistia ndị a, Ashdọd, Gaza, Ashkelọn, Gat na Ekrọn.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.