1 Samuel 6:15 BIU

[15] Ndị ikom Livayị nọ nʼebe ahụ buliri igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ na igbe nta ahụ dị nʼakụkụ ya nke ọlaedo niile a kpụrụ akpụ dị nʼime ya, dọkwasị ha nʼelu nkume. Ndị Bet-Shemesh chụrụ ọtụtụ aja nsure ọkụ na aja ndị ọzọ nye ONYENWE ANYỊ nʼụbọchị ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.