1 Samuel 4:5 BIU

[5] Mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ ahụ nʼebe ndị agha Izrel mara ụlọ ikwu ha, ndị Izrel tiri mkpu mere ka ala maa jijiji.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.