1 Samuel 4:3 BIU

[3] Mgbe ndị agha Izrel fọdụrụ laghachiri nʼụlọ ikwu ha, ndị okenye Izrel jụrịtara onwe ha sị, “Gịnị mere ONYENWE ANYỊ ji kwe ka ndị Filistia merie anyị taa. Ka anyị gaa Shaịlo buputa igbe ọgbụgba ndụ ONYENWE ANYỊ, ka o soro anyị jee agha, ka ọ napụta anyị site nʼaka ndị iro anyị.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.