1 Samuel 3:18 BIU

[18] Ya mere, Samuel gwara ya ihe niile, o zokwaghị ihe ọbụla. Mgbe ahụ Elayị kwuru okwu sị, “Ya onwe ya bụ ONYENWE ANYỊ, ya meekwa dịka o si dị ya mma nʼanya.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.