1 Samuel 3:15 BIU

[15] Samuel dinara ala tutu ruo ụtụtụ. Mgbe chi bọrọ, o meghere ọnụ ụzọ ụlọ nzute ONYENWE ANYỊ dịka ọ na-eme. Ma egwu tụrụ ya ịgwa Elayị ọhụ ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.