1 Samuel 2:20 BIU

[20] Tupu ha alaa, Elayị na-agọzi Elkena na Hana sị, “Ka ONYENWE ANYỊ nye gị ụmụ ọzọ, ndị ga-anọchi anya onye a ị rịọrọ maka ya, nke i nyeghachiri ONYENWE ANYỊ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.