1 Samuel 2:11 BIU

[11] Mgbe ahụ, Elkena na Hana laghachiri Rema, ma ha hapụrụ Samuel nʼebe ahụ. Nwata ahụ ghọrọ onyeozi ONYENWE ANYỊ, nʼihi na ọ nọ na-enyere Elayị onye nchụaja aka.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.