1 Samuel 28:19 BIU

[19] ONYENWE ANYỊ ga-arara gị na ndị Izrel nyefee nʼaka ndị Filistia, echi gị na ụmụ gị ndị ikom ga-abịa nọnyeere m nʼebe a. ONYENWE ANYỊ ga-ararakwa ndị agha Izrel nye nʼaka ndị Filistia.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.