1 Samuel 26:19 BIU

[19] Ugbu a ka onyenwe m eze gee ntị nʼokwu ohu ya: Ọ bụrụ na ONYENWE ANYỊ kpaliri gị imegide m, mgbe ahụ arịrịọ m bụ ka ONYENWE ANYỊ nara onyinye ịnata ihuọma. Otu ọ dị, a si na ọ bụ ndị mmadụ na-akpali gị imegide m, ka ndị dị otu a bụrụ ndị a bụrụ ọnụ nʼihu ONYENWE ANYỊ. Nʼihi na ha esitela nʼoke m nwere nʼihe nketa ONYENWE ANYỊ chụpụ m, sị m, ‘Gaa fee chi ndị ọzọ ofufe.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.