1 Samuel 26:11 BIU

[11] Ma ONYENWE ANYỊ ekwela ka m setịpụ aka megide onye ONYENWE ANYỊ tere mmanụ. Ugbu a, weta ùbe na ihe ịṅụ mmiri nke dị nʼakụkụ isi ya, ka anyị si nʼebe a pụọ.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.